Tell your friends about this item:
Otu Nne Na-Amu ( an Igbo Language Romantic Drama) Ogbonnaya Mark Okoro
Otu Nne Na-Amu ( an Igbo Language Romantic Drama)
Ogbonnaya Mark Okoro
Chioma na-emere ejima ya, Onyinyechi ihe obula-ikenye ya ihe niile o nwere, igbachitere ya nakwa izochi ya. Mgbe Obinna batara na ndu ya, ihunanya buuru Chioma. Mana Onyinyechi chokwara onye ga-ahu ya n'anya, mgbe o choputara na o bu Obinna o gbara igbe n'oge gara aga, ihe gbanwere, o wee chowazie ihe o juru aju-ihunanya Obinna. ihunanya di n'etiti Obinna na Chioma toro ato. Mgbe obula Chioma na Obinna susuru onu, anyaufu ana-ere Onyinyechi ka oku. Ihe a na-atughi anya ya n'etiti ejima abuo a toziri ghoo isuimi, iwe na obi mgbawa.
| Media | Books Paperback Book (Book with soft cover and glued back) |
| Released | June 5, 2018 |
| ISBN13 | 9781720809135 |
| Publishers | Createspace Independent Publishing Platf |
| Pages | 126 |
| Dimensions | 133 × 203 × 7 mm · 136 g |
| Language | Igbo |